Ngwụcha izu a ka emume Ncheta Biafra (Mee 30) ga-adị. https://saviournicodemus.blogspot.com/
Ọtụtụ otu na-agba mbọ maka nwere onwe Biafra mapụtara etu ha ga-esi eme ya bụ emume.
Otu Ipob higharịrị ụbọchị nke ha gaa ụbọchị Monde bụ Mee 31, ebe ndị ọzọ kwechiri na ọ bụ Mee 30 ka ha ga-emerụba ya bụ emume. https://saviournicodemus.blogspot.com/
BBC
Igbo gagharị n'ụfọdụ ebe n'Ala Igbo ụbọchị Fraide were hụ na a nụwala
isi anwụrụ etu emume ahụ ga-esi ga na ngwụcha izuụka a. https://saviournicodemus.blogspot.com/
Owere
isiobodo Imo steeti na-apị mbazụ dịka naanị mmadụ ole na ole nọ n'ụzọ
dịka ndị mmadụ na-akwado mmemme icheta ndị nwụrụ n'Agha Biafra ihe
karịrị afọ 50 gara aga. https://saviournicodemus.blogspot.com/
No comments:
Post a Comment
https://saviournicodemus.blogspot.com